Lyrics

LYRICS: Larry Gaaga Ft. Flavour, Phyno & Theresa Onuorah – Egedege

Larry Gaaga Ft. Flavour Phyno Theresa Onuorah %E2%80%93 Egedege Mp3 Download e1634825121198 - LYRICS: Larry Gaaga Ft. Flavour, Phyno & Theresa Onuorah – Egedege

Egedege by Larry Gaaga Ft. Flavour, Phyno & Theresa Onuorah Lyrics

INTRO
Master!
Larry Gaaga!!

wPFWz6ygHc - LYRICS: Larry Gaaga Ft. Flavour, Phyno & Theresa Onuorah – Egedege

CHORUS
Ijele eluwego obu mu na onye ga agba egwu
O budi mu na onye ga agba egwu o
Mu na onye ga agba egwu m ijele mu erue
Theresa Onuorah o bu m na-ekwu o
Onye oma eji eje mba ijele mu erue
Onye eji mara mba n’omu na asu nwannem
Muwe etibe egwu m mu na onye ga agba egwu
Eya eeee!

VERSE 1 (Flavour)
I na-eme guy achoro m ima (Aiyoo)
Ochongaloku achoro m ima (Aiyoo)
I gbagoru gbada achro m ima (Aiyoo)
I choro ima je na be Emma (Aiyoo)

Ijele ndi igbo anyi aputago egwu (Aiyoo)
Ezege ndi igbo anyi aputago egwu (Aiyoo)
Theresa Onuorah anyi aputago egwu (Aiyoo)
Larry Gaga ihe wa eje kwa eme

(Phyno)
I na-eme ife mee m invite, make e sure na umuasa ga abia
A na ehisa table my dosa bottle men ga ara
E hangia men, maru na parts ama zu
A Sim na parts ama nga
Just maru na alert ama aba

Nwa hapu ife akoro gi
Tiyem okwu ka ntori
Chiamaka mu choro gi
Just maka okwu mu juru gi
Osigi you no dey want from me
O nu ifuro mbe mu kporo gi
Bia gwanu m ife mu mere gi

CHORUS
Ijele eluwego obu mu na onye ga agba egwu
O budi mu na onye ga agba egwu o
Mu na onye ga agba egwu m ijele mu erue
Theresa Onuorah o bu m na-ekwu o
Onye oma eji eje mba ijele mu erue
Onye eji mara mba n’omu na asu nwannem
Muwe etibe egwu m mu na onye ga agba egwu
Eya eeee!

VERSE 2 (Flavour)
Aiye ye ye ye ye
Na-etere mu e (Na-etere mu e)
Na agbara mu e (Na agbara mu e)
Nyowarum e (Aiye ye)
Gbashashiwe

A Sim na-etere mu e (Na-etere mu e)
Na agbara mu e (Na agbara mu e)
Chisarum e (ye ye ye)
Shiashiwe

I makwa ihe nke akaria mu aka
(Ejebe ejebe anaba anaba evure jebe)
I makwa na nwa nke emeruwomaru
(Ocha ka omaka nke gi amaka I mana I maka)

(Phyno)
Abuo, ato, ano, ise, isii, asaa
From Monday rue to Sunday Anyi na ere ife ka o bazaar
Spending money from the bag
Itinye nwa no na bar
Guy! akpachi voice m akpochigo ka mu hustle cattarrgh

Nwa hapu ife akoro gi
Tiyem okwu ka ntori
Chiamaka mu choro gi
Just maka okwu mu juru gi
Osigi you no dey want from me
O nu ifuro mbe mu kporo gi
Bia gwanu m ife mu mere gi
“Ebeeh”

CHORUS
Ijele eluwego obu mu na onye ga agba egwu
O budi mu na onye ga agba egwu o
Mu na onye ga agba egwu m ijele mu erue
Theresa Onuorah o bu m na-ekwu o
Onye oma eji eje mba ijele mu erue
Onye eji mara mba n’omu na asu nwannem
Muwe etibe egwu m mu na onye ga agba egwu

OUTRO (Theresa Onuorah)
Larry Gaaga gi ka egwu m na agu
Onye oma ji eje mba ijele mu n’elue
Ijele ndi igbo ka egwu mu na agu
Flavour nwannem ijele mu elue
Anyi aga afuzu etu ndi nwere ego n’asi nwannem

Ijele eruwego obu mu n’onye ga gba egwu e
Ndi oma mu ji agbara
Bia n’ijele mu erue
Ezege ndi igbo ka egwu m na agu
Phyno Bia nu muna onye ga agba egwu
Eya eeee

Mix Monster

(Pete Edochie)
Mma onye we ka oji a na aka
Ihe do mma di mma
Larry Gaaga
Theresa Onuorah na agu egwu egede
Flavour na Phyno
(Gaaga Music)
Mana ndi bayi si na
Onye obula na alu onye kariri ya Anya
Na eme gini
Ona ekiri ya ekiri
Ife onye toruru igo ya abughi usa
Ekelee mu unu
Afa m bu Pete Edochie
A na-akpo m Ebubedike

Listen and Download Egedege by Larry Gaaga Ft. Flavour, Phyno & Theresa Onuorah below;

 

DOWNLOAD MP3

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button